2023 WAEC GCE Igbo Language Essay & Obj Answers

WAEC 2024 french

IGBO

IGBO OBJ
01-10: CCDBAABBBC
11-20:DCCDBDBAAA
21-30:ABDCAADDDC
31-40:BCCDBACBAD
41-50:BBCBCDAABC
51-60:BACCACAAAC

COMPLETED ✅

*IGBO*

(1a)
Izunna: Mmaduka enyim! Anyi aga ekwugodi okwu obere oge

Mmaduka: Izuu nwannem, ọfuma! ka anyi kpaa. Kedu ihe di gi n’obi

Izunna: E nwere kepukepu m na-anụ gbasara gi.

Mmaduka: Hahaha, kedu ihe i nụrụ maka m?

Izunna: A nụrụm na i na-añuzi anwụrụ ike.

Mmaduka: Kedu ebe inukwara asiri nke a? Nke a bụ asiri, ọ bughi eziokwu.

Izunna: Ya burukwa asiri. Mana achọputaram na agwa gi gbanweziri na nke ikpeazu a. Ujọ na-atụm maka na-amaram ọghọm di na anwụrụ ike.

Mmaduka: Izunna nwannem, m ga-eletawu onwe m anya ọfuma. Echena oke uche maka m. A maram ebe ihe osise m jedebere.

Izunna: Enweghi kwa njede na-abia na ebe anwụrụ ike nọ. O nwere ike ighasa gi aru, ma ghasakwaa gi ụbụlụ. O nwekwara ike ibutere gi ọgba-aghara n’etiti gi na ndi be ụnụ.

Mmaduka: Echegbuna onwe gi, Izuu. Ihe m ji wee na-añuchalu obere bu ka m wee wepụ echiche.

Izunna: Mmadu, aghọtaram na ụwa nke anyi nọ n’ime ya siri ike mana obughi anwụrụ ike ka e ji eso ije uwa. Kama, anwụrụ ike ka enyere gi aka, otisaara gi ihe. Tinyezie gi nsogbu kariri nke inobụ na ya. O nwere ike ime ka igaa nga, maobu gbaa gi ara.

Mmaduka: Echebeyikwam ya otu a isi wee kwuo

Izunna: Nwanne, lee anya, obim di ebe inọ oge ọbụla. Aghaghim achọ ka ihe ọjọọ dakwasa gi.

Mmaduka: O bụ eziokwu ka ikwụrụ. Dalu na ihe nkea igwagasirim n’ehihie a. Chukwu gozie gi nwannem.

Izunna: Chukwu gozikwaa gi ezi oyim. oge ọbụla odi ka i ga-aba n;echiche, kpoturum ka mụna gi nọrọ, ka anyi tụkọọ aro ọnu, na anyụkọọ mamiri ọnụ ọ gbọọ ụfụfụ.

See also  2024 WAEC GCE History Obj & Essays Answers - Jan/Feb

(5a)
Nnochiaha bu mkpuruokwu na-anochite anya aha n’ahiriokwu maobu ebe obula o no. O bukwa
umu irighiri mkpuruokwu e ji edochi anya aha ihe n’ahiriokwu ka a ghara ide ya ugboro ugboro.

(5bi)
[TABULATE]

NNOCHIONYE:
(i) Nochionwe na-anochite anya onye(mmadu)
(ii) O na-anochite anya ihe a kporo aha ya
(iii) Omumatu bu ndi a: m, mụ anyi, gi, ụnụ, ọ, o, ya na ha

NNOCHIMPESIN:
(i) O na-anaghi aru aka kpomkwem onye mere ihe
(ii) O na-anaghi aru aka kpomkwem onye a na-ekwu maka ya
(iii) Omumatụ bụ ndi a: A kụrụ aka, A sara efere, E riri nri ahụ.

(5bii)
NNOCHIONYE:
(i) Emeka bu di ya.
(ii) O na-esi nri.
(iii) Nnewi bu obodo m.

NNOCHIMPESIN:
(i) A kụrụ aka
(ii) A sara efere
(iii) E riri nri ahụ

No 11
1. Ile ọmụgwọ n’omenala Igbo bụ oge nne na-abịa ileta nwa ya nwaanyị na nwa ọ mụrụ (nke bụ nwa nwa ya.

2. Ụfọdụ oge, ọ bụrụ na nwaanyị enweghịzị nne (ọ bụrụ na nne mụrụ ya anwụọla), nwunye nna ya maọbụ nne di ya ga-abị nọrọ n’ụlọ ya lee ya ọmụgwọ.

3. Ihe mere o ji bụrụ nwaanyị na-ele ọmụgwọ kama nwoke, bụ maka na a na-ewe ya na ọ bụ nwaanyị kacha mara ihe gbasara ya maka na ọ gabigala ọnọdụ ahụ n’onwe ya.

4. Oge ọmụgwọ bụ oge nne na-akụziri nwa ya nwaanyị ihe niile ọ ma maka ilekọta nwa a mụrụ ọhụrụ.

5. Ụfọdụ oge, ọ na-abụ nne mụrụ nwa laa, nne di ya abịa bido lewe ya ọmụgwọ nke ya.

6. Nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ na-eji ohere ọmụgwọ zuru ike ma nne ya na-elekọta nwa ya.

See also  WAEC 2024 Metalwork Essay & Obj Answers

7. Ngwụcha ọmụgwọ
Ọmụgwọ gwụ, nne bịara ọmụgwọ ga-enweta ihe buru ibu.

8. Ndị nne nwaanyi bịara ileta ga-azụtara ya ihe onyinye dị icheiche dịka ego, akwa ọmụma, akpụkpọụkwụ, akpa, ihe nri dị icheiche, wee dịrị gawazie.

9. A ga-azụtara nne nwaanyi akpa nnu na akpa ncha nke ọ ga-eke ndị agbataobi ya ma ọ laruo ebe o bi.

10. Nwaanyị a na-ele ọmụgwọ nwere nri ndị ọ na-eri. Ụfọdụ bụ iji asụchapụ ọbara kpụkọrọ ya n’afọ oge nwa nọ ya n’ime. Nri ndị a bụ ma mkpọrọgwụ ma ngwanri dị icheiche.

Share post with friends

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*